Diuterọnọmi 22:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye nwoke ọzọ na-enwe mmekọahụ, a ga-egbukọta ha abụọ, ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ ya na ya nwere mmekọahụ.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’Izrel.
22 “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye nwoke ọzọ na-enwe mmekọahụ, a ga-egbukọta ha abụọ, ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ ya na ya nwere mmekọahụ.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’Izrel.