Diuterọnọmi 22:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 unu ga-akpọpụta ha abụọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma jiri nkume tụgbuo ha. Nwa agbọghọ ahụ ga-anwụ maka na o tighị mkpu n’obodo, nwoke ahụ ga-anwụkwa maka na o merụrụ nwunye nwoke ibe ya.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2019, p. 14
24 unu ga-akpọpụta ha abụọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma jiri nkume tụgbuo ha. Nwa agbọghọ ahụ ga-anwụ maka na o tighị mkpu n’obodo, nwoke ahụ ga-anwụkwa maka na o merụrụ nwunye nwoke ibe ya.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.