Diuterọnọmi 23:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mbazụ* so n’ihe unu ga-enwe. Mgbe unu ga-etukwuru ná mpụga ebe ahụ ka unu nyụọ nsị, unu ga-eji ya gwuo ala, unu ga-ekpochikwa nsị unu. Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:13 Ụlọ Nche,6/1/2012, p. 6 Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 46-47
13 Mbazụ* so n’ihe unu ga-enwe. Mgbe unu ga-etukwuru ná mpụga ebe ahụ ka unu nyụọ nsị, unu ga-eji ya gwuo ala, unu ga-ekpochikwa nsị unu.