Diuterọnọmi 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-agagharị n’ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ọ napụta unu ma nyefee ndị iro unu n’aka unu. Ebe unu mara ụlọikwuu kwesịrị ịdị nsọ,+ ka ọ ghara ịhụ ihe ọ bụla na-adịghị mma n’ebe unu nọ, ya akwụsị iso unu.
14 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-agagharị n’ebe unu mara ụlọikwuu+ ka ọ napụta unu ma nyefee ndị iro unu n’aka unu. Ebe unu mara ụlọikwuu kwesịrị ịdị nsọ,+ ka ọ ghara ịhụ ihe ọ bụla na-adịghị mma n’ebe unu nọ, ya akwụsị iso unu.