Diuterọnọmi 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ọ bụrụ na ọrịa ekpenta* arịawa mmadụ, lezienụ anya ka unu mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa unu.+ Lezienụ anya ka unu mee kpọmkwem ihe m nyere ha n’iwu.
8 “Ọ bụrụ na ọrịa ekpenta* arịawa mmadụ, lezienụ anya ka unu mee ihe niile ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-agwa unu.+ Lezienụ anya ka unu mee kpọmkwem ihe m nyere ha n’iwu.