Diuterọnọmi 25:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nwere ike ịpịaru ya ọnụ ụtarị iri anọ,+ ma ọ gaghị akarị iri anọ. Ọ bụrụ na a pịa ya karịa ole a, a ga-emenye nwanne gị ihere n’ihu unu.
3 E nwere ike ịpịaru ya ọnụ ụtarị iri anọ,+ ma ọ gaghị akarị iri anọ. Ọ bụrụ na a pịa ya karịa ole a, a ga-emenye nwanne gị ihere n’ihu unu.