-
Diuterọnọmi 25:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 “Ọ bụrụ na ụmụ nwoke abụọ na-alụ ọgụ, nwunye otu n’ime ha abịa ịnapụta di ya n’aka onye na-eti ya ihe, nwaanyị ahụ wee matịa aka jide nwoke ahụ n’ihe o ji bụrụ nwoke,
-