Diuterọnọmi 26:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị ga-ekwuzi n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Ewepụla m ihe dị nsọ n’ụlọ m. Enyekwala m ya onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, na nwaanyị di ya nwụrụ,+ otú i nyere m n’iwu. Emebighị m ihe ndị i nyere n’iwu, elegharaghị m ha anya.
13 Ị ga-ekwuzi n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị, sị, ‘Ewepụla m ihe dị nsọ n’ụlọ m. Enyekwala m ya onye Livaị, onye mbịarambịa, nwa na-enweghị nna, na nwaanyị di ya nwụrụ,+ otú i nyere m n’iwu. Emebighị m ihe ndị i nyere n’iwu, elegharaghị m ha anya.