Diuterọnọmi 26:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Si n’eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ i bi, ledata anya gọzie ndị gị bụ́ Izrel, gọziekwa ala i nyere anyị,+ otú ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’*+
15 Si n’eluigwe, bụ́ ebe dị nsọ i bi, ledata anya gọzie ndị gị bụ́ Izrel, gọziekwa ala i nyere anyị,+ otú ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’*+