Diuterọnọmi 27:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe unu gafechara Osimiri Jọdan, unu ga-ebute nkume ndị ahụ ma dokọta ha ọnụ n’Ugwu Ịbal,+ werekwa ụrọ tee ha,* otú m na-enye unu n’iwu taa.
4 Mgbe unu gafechara Osimiri Jọdan, unu ga-ebute nkume ndị ahụ ma dokọta ha ọnụ n’Ugwu Ịbal,+ werekwa ụrọ tee ha,* otú m na-enye unu n’iwu taa.