Diuterọnọmi 27:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga-arụkwara Jehova bụ́ Chineke unu ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ya bụ, ebe ịchụàjà e ji nkume rụọ. Unu ejila ngwá ọrụ e ji ígwè rụọ waa ha.+
5 Unu ga-arụkwara Jehova bụ́ Chineke unu ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ya bụ, ebe ịchụàjà e ji nkume rụọ. Unu ejila ngwá ọrụ e ji ígwè rụọ waa ha.+