Diuterọnọmi 27:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mosis na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee gwa ndị Izrel niile okwu, sị: “Ndị Izrel, nọrọnụ jụụ, geekwanụ ntị. Taa, ọ bụzi Jehova bụ́ Chineke unu nwe unu.+
9 Mosis na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee gwa ndị Izrel niile okwu, sị: “Ndị Izrel, nọrọnụ jụụ, geekwanụ ntị. Taa, ọ bụzi Jehova bụ́ Chineke unu nwe unu.+