Diuterọnọmi 27:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Onye ya na nne nwunye ya nwere mmekọahụ, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)