Diuterọnọmi 28:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Jehova ga-eme ka unu nwee ọtụtụ ụmụ na ọtụtụ anụ ụlọ, meekwa ka ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye unu+ na-emepụta ihe n’ụba.+
11 “Jehova ga-eme ka unu nwee ọtụtụ ụmụ na ọtụtụ anụ ụlọ, meekwa ka ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye unu+ na-emepụta ihe n’ụba.+