-
Diuterọnọmi 28:35Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 “Jehova ga-eme ka etuto na-afụ ụfụ nke a na-anaghị agwọta agwọta too unu n’ikpere nakwa n’ụkwụ, malite n’ọbụ ụkwụ unu ruo n’opu isi unu.
-