Diuterọnọmi 30:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ga-egezi ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma debe ihe ndị o nyere n’iwu, sorokwa ntụziaka ya ndị e dere n’akwụkwọ Iwu a. Unu ga-ejikwa obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke unu.+
10 Unu ga-egezi ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu ma debe ihe ndị o nyere n’iwu, sorokwa ntụziaka ya ndị e dere n’akwụkwọ Iwu a. Unu ga-ejikwa obi unu niile na mkpụrụ obi* unu niile lọghachikwute Jehova bụ́ Chineke unu.+