Diuterọnọmi 32:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+ Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla haNakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ.
36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+ Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla haNakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ.