Joshụa 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị ahụ eze zipụrụ chụụrụ ha gawa n’ụzọ gara ebe a na-eji ụkwụ agafe Osimiri Jọdan.+ E mechikwara ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ozugbo ha chụụrụ ha pụwa.
7 Ndị ahụ eze zipụrụ chụụrụ ha gawa n’ụzọ gara ebe a na-eji ụkwụ agafe Osimiri Jọdan.+ E mechikwara ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ozugbo ha chụụrụ ha pụwa.