Joshụa 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ugbu a, bikonụ, jirinụ aha Jehova ṅụọrọ m iyi na unu ga-egosi na unu hụrụ ezinụlọ nna m n’anya* ebe ọ bụ na mụnwa gosiri na m hụrụ unu n’anya. Unu ga-emekwa ihe ga-eme ka obi sie m ike na unu ga-eme ihe unu kwuru.
12 Ugbu a, bikonụ, jirinụ aha Jehova ṅụọrọ m iyi na unu ga-egosi na unu hụrụ ezinụlọ nna m n’anya* ebe ọ bụ na mụnwa gosiri na m hụrụ unu n’anya. Unu ga-emekwa ihe ga-eme ka obi sie m ike na unu ga-eme ihe unu kwuru.