Joshụa 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 gwa mmadụ niile, sị: “Ozugbo unu hụrụ na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị,+ eburula igbe ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, sinụ ebe unu nọ kwalie. Na-esokwanụ igbe ahụ n’azụ,
3 gwa mmadụ niile, sị: “Ozugbo unu hụrụ na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị,+ eburula igbe ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, sinụ ebe unu nọ kwalie. Na-esokwanụ igbe ahụ n’azụ,