Joshụa 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ka unu nwee ike mata ụzọ unu ga-esi na-aga, n’ihi na unu agatụbeghị n’ụzọ ahụ mbụ. Unu agala igbe ọgbụgba ndụ ahụ nso. Ohere unu ga-enye ya ga-adị ihe dị ka puku kubit abụọ (2,000).”*
4 ka unu nwee ike mata ụzọ unu ga-esi na-aga, n’ihi na unu agatụbeghị n’ụzọ ahụ mbụ. Unu agala igbe ọgbụgba ndụ ahụ nso. Ohere unu ga-enye ya ga-adị ihe dị ka puku kubit abụọ (2,000).”*