-
Joshụa 3:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 mmiri si n’ebe mgbago na-asọdata kwụsịrị ịsọ asọ. O toro, kwụrụkwa otu ebe ka mgbidi, si ebe ahụ ruo Adam dị ezigbo anya. Obodo a dị nso na Zaretan. Ma, mmiri nke na-asọga n’Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, tara. Ha kwụsịrị ịsọ asọ, ndị Izrel esi n’ihu Jeriko gafee.
-