Joshụa 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 unu ga-asị ha: ‘Nkume ndị a ga na-echetara ndị Izrel mgbe niile+ na e mere ka mmiri Jọdan kwụsị ịsọ asọ mgbe e bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova banye na ya. Mgbe e bu ya gafee n’etiti mmiri Jọdan, e mere ka mmiri Jọdan kwụsị ịsọ asọ.’”
7 unu ga-asị ha: ‘Nkume ndị a ga na-echetara ndị Izrel mgbe niile+ na e mere ka mmiri Jọdan kwụsị ịsọ asọ mgbe e bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova banye na ya. Mgbe e bu ya gafee n’etiti mmiri Jọdan, e mere ka mmiri Jọdan kwụsị ịsọ asọ.’”