Joshụa 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị Izrel si n’Osimiri Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ. Ha makwara ụlọikwuu na Gilgal+ nke dị nso n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko.
19 Ndị Izrel si n’Osimiri Jọdan pụta n’abalị iri n’ọnwa mbụ. Ha makwara ụlọikwuu na Gilgal+ nke dị nso n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko.