5 Ozugbo ndị eze Amọraịt+ niile bi n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan na ndị eze Kenan+ niile bi n’akụkụ oké osimiri nụrụ na Jehova mere ka mmiri Jọdan taa n’ihu ndị Izrel ruo mgbe ha gafechara, obi wụnyere ha n’afọ,+ ha amaghịkwa ihe ha ga-eme eme n’ihi ndị Izrel.+