-
Joshụa 5:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 E biri ndị niile si n’Ijipt pụta úgwù, ma e bighị ndị niile a mụrụ n’ala ịkpa úgwù, ya bụ, ndị niile a mụrụ n’ụzọ mgbe ha si n’Ijipt na-apụta.
-