Joshụa 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha fụọ opi ndị ahụ, ndị agha niile ga-eji oké olu tie mkpu agha ozugbo ha nụrụ ụda opi ndị ahụ. Mgbidi obodo ahụ ga-adakwa, daruo ala.+ Ndị agha ahụ ga-agbagokwa, onye nke ọ bụla n’ime ha ga-aga ebe o chere ihu.”
5 Ha fụọ opi ndị ahụ, ndị agha niile ga-eji oké olu tie mkpu agha ozugbo ha nụrụ ụda opi ndị ahụ. Mgbidi obodo ahụ ga-adakwa, daruo ala.+ Ndị agha ahụ ga-agbagokwa, onye nke ọ bụla n’ime ha ga-aga ebe o chere ihu.”