-
Joshụa 6:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ndị agha ahụ, ndị jikeere agha, nọ na-aga n’ihu ndị nchụàjà ahụ ndị na-afụ opi. Ndị nke nọ n’azụ azụ sokwa Igbe ahụ n’azụ ka a na-afụ opi ndị ahụ.
-