-
Joshụa 6:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 ndị nchụàjà asaa, ndị ji opi asaa ahụ, ana-agakwa n’ihu Igbe Jehova, na-afụ opi ndị ahụ. Ndị agha ndị jikeere agha nọkwa na-aga n’ihu ha. Ma, ndị nke nọ n’azụ azụ so Igbe Jehova n’azụ ka a na-afụ opi ndị ahụ.
-