-
Joshụa 7:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mgbe ha lọghachikwutere Joshụa, ha gwara ya, sị: “Ndị agha niile ekwesịghị ịga agha a. Ihe dị ka puku mmadụ abụọ ma ọ bụ puku mmadụ atọ ezuola imeri ndị E-aị. Ha dị mmadụ ole na ole. Ọ baghị uru iziga ndị agha niile ebe ahụ.”
-