Joshụa 7:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị E-aị gburu mmadụ iri atọ na isii n’ime ha, sikwa n’ihu ọnụ ụzọ ámá obodo ha chụrụ ha ruo Shebarim.* Ha nọkwa na-egbu ha ruo ná mkpọda ugwu obodo ahụ. N’ihi ya, obi wụnyere ndị Izrel n’afọ.*
5 Ndị E-aị gburu mmadụ iri atọ na isii n’ime ha, sikwa n’ihu ọnụ ụzọ ámá obodo ha chụrụ ha ruo Shebarim.* Ha nọkwa na-egbu ha ruo ná mkpọda ugwu obodo ahụ. N’ihi ya, obi wụnyere ndị Izrel n’afọ.*