Joshụa 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Joshụa wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ̀ bụ ka i nyefee anyị n’aka ndị Amọraịt ka ha bibie anyị mere i ji mee ka anyị gafee Osimiri Jọdan? Ọ gaara akara anyị nnọọ mma ma a sị na anyị ka nọ n’ofe nke ọzọ nke Osimiri Jọdan.*
7 Joshụa wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ̀ bụ ka i nyefee anyị n’aka ndị Amọraịt ka ha bibie anyị mere i ji mee ka anyị gafee Osimiri Jọdan? Ọ gaara akara anyị nnọọ mma ma a sị na anyị ka nọ n’ofe nke ọzọ nke Osimiri Jọdan.*