21 Ahụrụ m ọmarịcha uwe si Shaịna+ n’ime ihe ndị dị n’obodo ahụ. Ahụkwara m narị shekel ọlaọcha abụọ na otu mkpirisi ọlaedo, nke dị shekel iri ise n’arọ. Mgbe m hụrụ ha, ha gụrụ m agụụ, mụ achịrị ha. Ezoro m ha niile n’ime ala n’ụlọikwuu m. Ego ahụ dịkwa n’okpuru uwe ahụ.”