-
Joshụa 7:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ozugbo ahụ, Joshụa zipụrụ ndị ozi, ha agbara ọsọ gaa n’ụlọikwuu ahụ, hụ na e zoro uwe ahụ n’ụlọikwuu ya. Ego ahụ dịkwa n’okpuru uwe ahụ.
-