Joshụa 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ozugbo unu weghaara obodo ahụ, sunyenụ ya ọkụ.+ Meenụ ihe Jehova kwuru. Ihe a m kwuru ka unu ga-eme.”
8 Ozugbo unu weghaara obodo ahụ, sunyenụ ya ọkụ.+ Meenụ ihe Jehova kwuru. Ihe a m kwuru ka unu ga-eme.”