Joshụa 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova gwaziri Joshụa, sị: “Setịa árọ̀ ahụ i ji n’aka ka o chee E-aị ihu,+ n’ihi na m ga-enyefe ya n’aka gị.”+ Joshụa wee setịa árọ̀ ahụ o ji n’aka chee ya ihu n’ebe obodo ahụ dị.
18 Jehova gwaziri Joshụa, sị: “Setịa árọ̀ ahụ i ji n’aka ka o chee E-aị ihu,+ n’ihi na m ga-enyefe ya n’aka gị.”+ Joshụa wee setịa árọ̀ ahụ o ji n’aka chee ya ihu n’ebe obodo ahụ dị.