-
Joshụa 9:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi ya, ha kpara àgwà ndị ma ihe. Ha weere ihe oriri, tinye ya ná nkịrịka akpa, chịrịkwa karama akpụkpọ mmanya ndị merela ochie, ndị gbawara agbawa a dụkọtara adụkọta, dọkwasị ha n’elu jakị ha.
-