Joshụa 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Joshụa kpọziri ndị Gibiọn, sị ha: “Gịnị mere unu ji ghọọ anyị aghụghọ, sị, ‘Anyị si ebe dị ezigbo anya bịa,’ ebe anyị na unu gbara agbata obi?+
22 Joshụa kpọziri ndị Gibiọn, sị ha: “Gịnị mere unu ji ghọọ anyị aghụghọ, sị, ‘Anyị si ebe dị ezigbo anya bịa,’ ebe anyị na unu gbara agbata obi?+