Joshụa 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ dịghị ụbọchị ọ bụla ọzọ Jehova mere ihe dị otú ahụ mmadụ rịọrọ ya,+ ma tupu ụbọchị ahụ ma mgbe ọ gachara. Jehova mere ihe a n’ihi na ọ na-alụrụ ndị Izrel agha.+
14 Ọ dịghị ụbọchị ọ bụla ọzọ Jehova mere ihe dị otú ahụ mmadụ rịọrọ ya,+ ma tupu ụbọchị ahụ ma mgbe ọ gachara. Jehova mere ihe a n’ihi na ọ na-alụrụ ndị Izrel agha.+