Joshụa 11:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O weghaara obodo niile ndị eze a na-achị, jirikwa mma agha gbuo ndị eze ha niile+ ma merie ha. O bibiri ha,+ otú Mosis ohu Jehova gwara ya.
12 O weghaara obodo niile ndị eze a na-achị, jirikwa mma agha gbuo ndị eze ha niile+ ma merie ha. O bibiri ha,+ otú Mosis ohu Jehova gwara ya.