Joshụa 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ihe niile Jehova gwara Mosis ohu ya ka Mosis gwara Joshụa.+ Joshụa mekwara ha niile. O nweghị ihe ọ bụla Jehova gwara Mosis nke Joshụa na-emeghị.+
15 Ihe niile Jehova gwara Mosis ohu ya ka Mosis gwara Joshụa.+ Joshụa mekwara ha niile. O nweghị ihe ọ bụla Jehova gwara Mosis nke Joshụa na-emeghị.+