Joshụa 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ebe ọzọ ọ chịrị bụ malite n’Araba ruo n’Oké Osimiri Kineret*+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ebe ọwụwa anyanwụ Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, n’ebe e si aga Bet-jeshimọt, nakwa n’ebe ndịda nke dị ná mkpọda Pisga.+
3 Ebe ọzọ ọ chịrị bụ malite n’Araba ruo n’Oké Osimiri Kineret*+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ, ruokwa n’ebe ọwụwa anyanwụ Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, n’ebe e si aga Bet-jeshimọt, nakwa n’ebe ndịda nke dị ná mkpọda Pisga.+