Joshụa 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ chịrị obodo ndị dị malite n’ebe Ugwu Hemọn nakwa Saleka nakwa Beshan niile,+ ruo n’ókè ndị Geshọ na ndị Meakat,+ na ọkara Gilied, ruokwa n’ókè ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+
5 Ọ chịrị obodo ndị dị malite n’ebe Ugwu Hemọn nakwa Saleka nakwa Beshan niile,+ ruo n’ókè ndị Geshọ na ndị Meakat,+ na ọkara Gilied, ruokwa n’ókè ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+