Joshụa 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Aksa na-ala ebe di ya, ọ gwara di ya ka ọ rịọta nna ya ala. Aksa wee si n’elu jakị ọ nọ rịtuo.* Keleb jụrụ ya, sị: “Gịnị ka ị chọrọ?”+
18 Mgbe Aksa na-ala ebe di ya, ọ gwara di ya ka ọ rịọta nna ya ala. Aksa wee si n’elu jakị ọ nọ rịtuo.* Keleb jụrụ ya, sị: “Gịnị ka ị chọrọ?”+