Joshụa 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ya asị: “Biko, nye m onyinye gosiri na ị gọziela m, n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda* ka i nyere m. Biko, nyekwuo m Gọlọt-meyim.”* O wee nye ya Gọlọt Mgbago na Gọlọt Ndịda.
19 Ya asị: “Biko, nye m onyinye gosiri na ị gọziela m, n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda* ka i nyere m. Biko, nyekwuo m Gọlọt-meyim.”* O wee nye ya Gọlọt Mgbago na Gọlọt Ndịda.