Joshụa 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma Zelofehad+ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, amụtaghị nwa nwoke. Ọ mụrụ naanị ụmụ nwaanyị. Aha ha bụ: Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza. Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:3 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 12-13
3 Ma Zelofehad+ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, amụtaghị nwa nwoke. Ọ mụrụ naanị ụmụ nwaanyị. Aha ha bụ: Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza.