Joshụa 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ebe ndịda bụ nke Ifrem, ebe ugwu abụrụ nke Manase, ma ọ kwụsịrị n’oké osimiri.+ N’ebe ugwu, ala Manase* ruru n’ókè ala Asha. N’ebe ọwụwa anyanwụ, o ruru n’ókè ala Ịsaka.
10 Ebe ndịda bụ nke Ifrem, ebe ugwu abụrụ nke Manase, ma ọ kwụsịrị n’oké osimiri.+ N’ebe ugwu, ala Manase* ruru n’ókè ala Asha. N’ebe ọwụwa anyanwụ, o ruru n’ókè ala Ịsaka.