Joshụa 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma, ndị Livaị agaghị eketa ala ọ bụla,+ n’ihi na ha ga na-ejere Jehova ozi n’ụlọ nsọ.* Ọ bụ ya ka ha ketara.+ Gad, Ruben, na ọkara ebo Manase+ ketara ala dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ọ bụ Mosis ohu Jehova kenyere ha ya.” Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:7 Ụlọ Nche,9/15/2011, p. 7-8
7 Ma, ndị Livaị agaghị eketa ala ọ bụla,+ n’ihi na ha ga na-ejere Jehova ozi n’ụlọ nsọ.* Ọ bụ ya ka ha ketara.+ Gad, Ruben, na ọkara ebo Manase+ ketara ala dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ọ bụ Mosis ohu Jehova kenyere ha ya.”