Joshụa 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe e fere nza nke mbụ, ọ dabaara ebo Benjamin, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. E kenyekwara ha ala dị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ala ụmụ Josef.+
11 Mgbe e fere nza nke mbụ, ọ dabaara ebo Benjamin, n’ezinụlọ n’ezinụlọ. E kenyekwara ha ala dị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ala ụmụ Josef.+