Joshụa 18:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ala ha rukwara na nsọtụ ugwu dị n’agbata Ndagwurugwu Hinọm+ na Ndagwurugwu Refeyim+ n’ebe ugwu. O sikwa na Ndagwurugwu Hinọm gara ruo ná mkpọda obodo ndị Jebus+ nke dị n’ebe ndịda, ruokwa n’En-rogel.+
16 Ala ha rukwara na nsọtụ ugwu dị n’agbata Ndagwurugwu Hinọm+ na Ndagwurugwu Refeyim+ n’ebe ugwu. O sikwa na Ndagwurugwu Hinọm gara ruo ná mkpọda obodo ndị Jebus+ nke dị n’ebe ndịda, ruokwa n’En-rogel.+